Ọnụ Ọgụgụ 18:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Unu agaghị ebutere onwe unu mmehie n’ihe a ma ọ bụrụhaala na unu na-enye ihe kacha mma n’ime ha n’onyinye. Unu emerụkwala ihe ndị dị nsọ ndị Izrel na-eweta, ka unu ghara ịnwụ.’”+
32 Unu agaghị ebutere onwe unu mmehie n’ihe a ma ọ bụrụhaala na unu na-enye ihe kacha mma n’ime ha n’onyinye. Unu emerụkwala ihe ndị dị nsọ ndị Izrel na-eweta, ka unu ghara ịnwụ.’”+