Ọnụ Ọgụgụ 18:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Unu agaghị ebutere onwe unu mmehie n’ihi ya ma ọ bụrụ na unu enye ihe kasị mma n’ime ha n’onyinye, unu emerụkwala ihe nsọ nke ụmụ Izrel, ka unu wee ghara ịnwụ.’”+
32 Unu agaghị ebutere onwe unu mmehie n’ihi ya ma ọ bụrụ na unu enye ihe kasị mma n’ime ha n’onyinye, unu emerụkwala ihe nsọ nke ụmụ Izrel, ka unu wee ghara ịnwụ.’”+