Ọnụ Ọgụgụ 23:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ọ naghị ekwe ka e nwee onye ga-eji ike anwansi* mee Jekọb ihe ọ bụla. Ọ naghịkwa ekwe ka nsogbu ọ bụla bịara Izrel. Jehova bụ́ Chineke ya nọnyeere ha.+ Ha na-ekwusikwa ike na ọ bụ eze.
21 Ọ naghị ekwe ka e nwee onye ga-eji ike anwansi* mee Jekọb ihe ọ bụla. Ọ naghịkwa ekwe ka nsogbu ọ bụla bịara Izrel. Jehova bụ́ Chineke ya nọnyeere ha.+ Ha na-ekwusikwa ike na ọ bụ eze.