-
Ọnụ Ọgụgụ 29:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Unu ga-achụkọta ha na àjà ọka ha, ya bụ, ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ. Ụzọ atọ n’ụzọ iri nke otu efa ga-abụ maka oké ehi ahụ, ụzọ abụọ n’ụzọ iri abụrụ maka ebule ahụ,
-