Ọnụ Ọgụgụ 29:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 chụọkwa àjà ọka* ha, bụ́ ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, a ga-eji ụzọ atọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa chụọ oké ehi ahụ n’àjà, jirikwa ụzọ abụọ n’ụzọ iri chụọ ebule ahụ n’àjà,+
3 chụọkwa àjà ọka* ha, bụ́ ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, a ga-eji ụzọ atọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa chụọ oké ehi ahụ n’àjà, jirikwa ụzọ abụọ n’ụzọ iri chụọ ebule ahụ n’àjà,+