-
Ọnụ Ọgụgụ 29:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Unu ga-achụkwa ha na àjà ọka ha, ya bụ, ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ. Ụzọ atọ n’ụzọ iri ga-abụ maka oké ehi ahụ, ụzọ abụọ n’ụzọ iri abụrụ maka ebule ahụ,
-