Ọnụ Ọgụgụ 29:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Wetakwanụ ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, ka ọ bụrụ àjà ọka ha, ụzọ atọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ga-abụ maka oké ehi ahụ, ụzọ abụọ n’ụzọ iri ga-abụ maka otu ebule,+
9 Wetakwanụ ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, ka ọ bụrụ àjà ọka ha, ụzọ atọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ga-abụ maka oké ehi ahụ, ụzọ abụọ n’ụzọ iri ga-abụ maka otu ebule,+