12 tinyere ụzọ atọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ntụ ọka e gwere nke ọma, ka ọ bụrụ àjà ọka+ a gwara mmanụ maka nke ọ bụla n’ime oké ehi ndị ahụ nakwa ụzọ abụọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ntụ ọka e gwere nke ọma, ka ọ bụrụ àjà ọka a gwara mmanụ maka otu ebule,+
3 chụọkwa àjà ọka* ha, bụ́ ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, a ga-eji ụzọ atọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa chụọ oké ehi ahụ n’àjà, jirikwa ụzọ abụọ n’ụzọ iri chụọ ebule ahụ n’àjà,+