-
Ọnụ Ọgụgụ 31:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Mosis wee gwa ndị Izrel, sị: “Kwadebenụ ụfọdụ ụmụ nwoke n’ime unu ka ha gaa lụso ndị Midian agha, ka ha bọọrọ Jehova ọbọ n’isi ndị Midian.
-