Ọnụ Ọgụgụ 31:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mozis wee gwa ụmụ Izrel, sị: “Kwadebenụ ndị ikom ụfọdụ n’etiti unu ka ha soro ná ndị agha, ka ha wee buso ndị Midian agha iji bọọ ọbọ Jehova n’ahụ́ Midian.+
3 Mozis wee gwa ụmụ Izrel, sị: “Kwadebenụ ndị ikom ụfọdụ n’etiti unu ka ha soro ná ndị agha, ka ha wee buso ndị Midian agha iji bọọ ọbọ Jehova n’ahụ́ Midian.+