Ọnụ Ọgụgụ 35:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Unu ga-esi n’ala ndị Izrel ga-eketa nye ha obodo ndị ahụ.+ Unu ga-anara ndị dị ọtụtụ ọtụtụ obodo, narakwa ndị dị ole na ole obodo ole na ole.+ Otú ala ebo nke ọ bụla ga-eketa ga-aha ka ha ga-eji mara obodo ole ha ga-enye ndị Livaị.”
8 Unu ga-esi n’ala ndị Izrel ga-eketa nye ha obodo ndị ahụ.+ Unu ga-anara ndị dị ọtụtụ ọtụtụ obodo, narakwa ndị dị ole na ole obodo ole na ole.+ Otú ala ebo nke ọ bụla ga-eketa ga-aha ka ha ga-eji mara obodo ole ha ga-enye ndị Livaị.”