Diuterọnọmi 2:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ha dị ike, dị ọtụtụ, tookwa ogologo ka ndị Anakim.+ Ma, Jehova nyeere ndị Amọn aka, ha alaa ha n’iyi, chụpụ ha ma bichie n’ala ha.
21 Ha dị ike, dị ọtụtụ, tookwa ogologo ka ndị Anakim.+ Ma, Jehova nyeere ndị Amọn aka, ha alaa ha n’iyi, chụpụ ha ma bichie n’ala ha.