Diuterọnọmi 5:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 “Ma ozugbo unu nụrụ olu ahụ nke si n’ọchịchịrị ahụ na-ekwu okwu n’oge ugwu ahụ nọ na-ere ọkụ,+ ndị niile bụ́ ndị isi n’ebo unu na ndị okenye unu bịakwutere m.
23 “Ma ozugbo unu nụrụ olu ahụ nke si n’ọchịchịrị ahụ na-ekwu okwu n’oge ugwu ahụ nọ na-ere ọkụ,+ ndị niile bụ́ ndị isi n’ebo unu na ndị okenye unu bịakwutere m.