Diuterọnọmi 10:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Anọrọ m n’ugwu ahụ ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị,+ otú m nọrọ n’oge mbụ. Jehova gekwara m ntị n’oge ahụ.+ Jehova achọghị ibibi unu.
10 Anọrọ m n’ugwu ahụ ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị,+ otú m nọrọ n’oge mbụ. Jehova gekwara m ntị n’oge ahụ.+ Jehova achọghị ibibi unu.