-
Diuterọnọmi 12:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 “Ihe ndị a bụ ntụziaka na iwu ndị unu ga-elezi anya na-edebe n’oge niile unu ga-adị ndụ n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà ga-enye unu ka unu biri na ya.
-