Diuterọnọmi 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ndị a bụ ụkpụrụ+ na mkpebi ikpe+ ndị unu ga-elezi anya ka unu debe+ n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke nke nna nna gị hà ga-eme ka i nweta, n’ụbọchị niile unu ga-adị ndụ n’ala ahụ.+
12 “Ndị a bụ ụkpụrụ+ na mkpebi ikpe+ ndị unu ga-elezi anya ka unu debe+ n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke nke nna nna gị hà ga-eme ka i nweta, n’ụbọchị niile unu ga-adị ndụ n’ala ahụ.+