Levitikọs 26:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ndị a bụ ụkpụrụ na mkpebi ikpe+ na iwu ndị Jehova guzobere n’agbata ya na ụmụ Izrel n’Ugwu Saịnaị site n’aka Mozis.+ Diuterọnọmi 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Lee, akụziworo m unu ụkpụrụ+ na mkpebi ikpe,+ dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke m nyere m n’iwu, ka unu wee mee otú ahụ n’ala ahụ unu na-aga inweta.
46 Ndị a bụ ụkpụrụ na mkpebi ikpe+ na iwu ndị Jehova guzobere n’agbata ya na ụmụ Izrel n’Ugwu Saịnaị site n’aka Mozis.+
5 Lee, akụziworo m unu ụkpụrụ+ na mkpebi ikpe,+ dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke m nyere m n’iwu, ka unu wee mee otú ahụ n’ala ahụ unu na-aga inweta.