Levitikọs 19:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ya mere, unu ga-edebe ụkpụrụ m niile na mkpebi ikpe m niile, debenụ ha.+ Abụ m Jehova.’” Levitikọs 25:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, debenụ ụkpụrụ m, debekwanụ mkpebi ikpe m, meekwanụ ha. Mgbe ahụ unu ga-ebi n’ala ahụ n’obi iru ala.+
18 Ya mere, debenụ ụkpụrụ m, debekwanụ mkpebi ikpe m, meekwanụ ha. Mgbe ahụ unu ga-ebi n’ala ahụ n’obi iru ala.+