Diuterọnọmi 17:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 unu ga-akpọpụta nwoke ahụ ma ọ bụ nwaanyị ahụ nke mere ihe ọjọọ a n’ọnụ ụzọ ámá obodo unu. A ga-ejikwa nkume tụgbuo nwoke ahụ ma ọ bụ nwaanyị ahụ.+
5 unu ga-akpọpụta nwoke ahụ ma ọ bụ nwaanyị ahụ nke mere ihe ọjọọ a n’ọnụ ụzọ ámá obodo unu. A ga-ejikwa nkume tụgbuo nwoke ahụ ma ọ bụ nwaanyị ahụ.+