Diuterọnọmi 20:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ bụrụ na ha ekwuo na ha chọrọ udo ma megheere unu ọnụ ụzọ ámá ha, ndị niile nọ n’obodo ahụ ga-abụ ndị ohu unu, ha ga na-ejekwara unu ozi.+
11 Ọ bụrụ na ha ekwuo na ha chọrọ udo ma megheere unu ọnụ ụzọ ámá ha, ndị niile nọ n’obodo ahụ ga-abụ ndị ohu unu, ha ga na-ejekwara unu ozi.+