Diuterọnọmi 20:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na obodo ahụ azaa gị na ha chọrọ udo, o wee megheere gị ọnụ ụzọ ámá ya, ọ ga-erukwa na ndị niile nọ n’ime ya ga-aghọrọ gị ndị na-arụ ọrụ mmanye, ha ga na-ejekwara gị ozi.+
11 Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na obodo ahụ azaa gị na ha chọrọ udo, o wee megheere gị ọnụ ụzọ ámá ya, ọ ga-erukwa na ndị niile nọ n’ime ya ga-aghọrọ gị ndị na-arụ ọrụ mmanye, ha ga na-ejekwara gị ozi.+