-
Diuterọnọmi 22:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 na-ebokwa ya ebubo na o mere ihe ọjọọ, sị: “Achọpụtala m na e nweghị ihe gosiri na nwa gị nwaanyị amabeghị nwoke.” Lekwanụ ihe gosiri na nwa m nwaanyị amabeghị nwoke.’ Nne na nna nwa agbọghọ ahụ ga-agbasazi ákwà ahụ n’ihu ndị okenye obodo ahụ.
-