Diuterọnọmi 22:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma, lee, ọ na-ebo ya ebubo na o mere arụ,+ sị: “Achọpụtawo m na nwa gị nwaanyị enweghị ihe na-egosi na ọ maghị nwoke.”+ Ma nke a bụ ihe na-egosi na nwa m nwaanyị amaghị nwoke.’ Ha ga-agbasa ákwà mgbokwasị ahụ n’ihu ndị okenye obodo ahụ.
17 Ma, lee, ọ na-ebo ya ebubo na o mere arụ,+ sị: “Achọpụtawo m na nwa gị nwaanyị enweghị ihe na-egosi na ọ maghị nwoke.”+ Ma nke a bụ ihe na-egosi na nwa m nwaanyị amaghị nwoke.’ Ha ga-agbasa ákwà mgbokwasị ahụ n’ihu ndị okenye obodo ahụ.