Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 38:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 Otú ọ dị, mgbe ihe dị ka ọnwa atọ gasịrị, a kọọrọ Juda, sị: “Tema nwunye nwa gị agbawo akwụna,+ lee, ọ tụrụwokwa ime+ site n’akwụna ọ gbara.” Juda wee sị: “Kpọpụtanụ ya ka a kpọọ ya ọkụ.”+

  • Diuterọnọmi 22:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 ha ga-akpọpụta nwa agbọghọ ahụ n’ihu ụlọ nna ya, ndị ikom obodo ya ga-eji nkume tụgbuo ya, n’ihi na o mewo ihe nzuzu na-eweta ihere+ n’Izrel site n’ịgba akwụna n’ụlọ nna ya.+ Ị ga-esi otú a kpochapụ ihe ọjọọ n’etiti unu.+

  • Abụ Ọma 141:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  4 Ekwela ka obi m dịrị n’ihe ọjọọ ọ bụla,+

      Ka m wee ghara iso ndị na-eme ihe ọjọọ+

      Na-eme arụ site n’ime omume ọjọọ,+

      Ka m wee ghara iri nri ụtọ ha.+

  • Hosia 1:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Jehova malitere ikwu okwu site n’ọnụ Hosia, Jehova wee sị Hosia: “Gaa+ lụrụ nwaanyị nke ga-akwa iko, mụọkwa ụmụ a kwatara n’iko, n’ihi na ọ bụ ịkwa iko mere ala a ji kwụsị iso Jehova.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya