Diuterọnọmi 31:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Lee! Ị ga-esoro nna nna gị hà dinaa;+ ndị a ga-ebilikwa,+ ha na chi ọzọ ndị dị n’etiti ha, n’ala ahụ ha na-aga,+ ga-enwe mmekọahụ rụrụ arụ, ha ga-ahapụkwa m+ ma mebie ọgbụgba ndụ m nke mụ na ha gbara.+ Abụ Ọma 73:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na, lee! ndị na-anọ gị n’ebe dị anya ga-ala n’iyi.+Ị ga-ebibi onye ọ bụla nke na-akwa iko site n’ịhapụ gị.+
16 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Lee! Ị ga-esoro nna nna gị hà dinaa;+ ndị a ga-ebilikwa,+ ha na chi ọzọ ndị dị n’etiti ha, n’ala ahụ ha na-aga,+ ga-enwe mmekọahụ rụrụ arụ, ha ga-ahapụkwa m+ ma mebie ọgbụgba ndụ m nke mụ na ha gbara.+
27 N’ihi na, lee! ndị na-anọ gị n’ebe dị anya ga-ala n’iyi.+Ị ga-ebibi onye ọ bụla nke na-akwa iko site n’ịhapụ gị.+