Diuterọnọmi 26:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ikpeazụ, Jehova ji aka ya siri ike na ike ya kpọpụta anyị n’Ijipt.+ O mekwara ihe ndị dị egwu na ihe àmà dị iche iche, rụọkwa ọrụ ebube dị iche iche mgbe ọ na-akpọpụta anyị.+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 26:8 Ụlọ Nche,10/15/2015, p. 4-5
8 N’ikpeazụ, Jehova ji aka ya siri ike na ike ya kpọpụta anyị n’Ijipt.+ O mekwara ihe ndị dị egwu na ihe àmà dị iche iche, rụọkwa ọrụ ebube dị iche iche mgbe ọ na-akpọpụta anyị.+