Diuterọnọmi 28:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Unu ga-akọ ubi vaịn, lekọtakwa ya, ma unu agaghị aṅụ mmanya ọ bụla, unu agaghịkwa aghọta ihe ọ bụla,+ n’ihi na ọtị ga-erichapụ ya. Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:39 Ụlọ Nche,6/15/2006, p. 18
39 Unu ga-akọ ubi vaịn, lekọtakwa ya, ma unu agaghị aṅụ mmanya ọ bụla, unu agaghịkwa aghọta ihe ọ bụla,+ n’ihi na ọtị ga-erichapụ ya.