-
Joshụa 4:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ndị nchụàjà ahụ bu Igbe ahụ guzo n’etiti Osimiri Jọdan ruo mgbe e mechara ihe niile Jehova gwara Joshụa ka ọ gwa ndị Izrel, otú Mosis gwara Joshụa ka o mee. N’oge ahụ niile, ndị Izrel nọ na-agafe ngwa ngwa.
-