Joshụa 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị nchụàjà ahụ bu Igbe ahụ guzo n’etiti+ Jọdan ruo mgbe e mechara ihe ahụ niile Jehova nyere Jọshụa iwu ka ọ gwa ụmụ Izrel, dị ka ihe niile Mozis nyere Jọshụa n’iwu si dị.+ N’oge ahụ niile, ndị Izrel mere ọsọ ọsọ gafere.+
10 Ndị nchụàjà ahụ bu Igbe ahụ guzo n’etiti+ Jọdan ruo mgbe e mechara ihe ahụ niile Jehova nyere Jọshụa iwu ka ọ gwa ụmụ Izrel, dị ka ihe niile Mozis nyere Jọshụa n’iwu si dị.+ N’oge ahụ niile, ndị Izrel mere ọsọ ọsọ gafere.+