Joshụa 4:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ozugbo mmadụ niile gafechara, ndị nchụàjà buuru Igbe Jehova gafee n’ihu ha.+