Joshụa 11:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 O meriri obodo ndị dị malite n’Ugwu Helak, nke dị nso na Sia, ruo Bel-gad+ nke dị na Ndagwurugwu Lebanọn, n’ala ala Ugwu Hemọn.+ Joshụa merikwara ndị eze ha niile, nwụde ha, gbuokwa ha.
17 O meriri obodo ndị dị malite n’Ugwu Helak, nke dị nso na Sia, ruo Bel-gad+ nke dị na Ndagwurugwu Lebanọn, n’ala ala Ugwu Hemọn.+ Joshụa merikwara ndị eze ha niile, nwụde ha, gbuokwa ha.