Joshụa 12:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Saịhọn+ eze ndị Amọraịt, onye biri na Heshbọn. Ọ chịrị Aroa+ nke dị n’akụkụ Ndagwurugwu Anọn.+ Ọ bụkwa ya chịrị malite n’etiti ndagwurugwu ahụ ruo na Ndagwurugwu Jabọk. Ọ chịkwara ọkara Gilied. Ndagwurugwu Jabọk bụkwa ókè ala ndị Amọn.
2 Saịhọn+ eze ndị Amọraịt, onye biri na Heshbọn. Ọ chịrị Aroa+ nke dị n’akụkụ Ndagwurugwu Anọn.+ Ọ bụkwa ya chịrị malite n’etiti ndagwurugwu ahụ ruo na Ndagwurugwu Jabọk. Ọ chịkwara ọkara Gilied. Ndagwurugwu Jabọk bụkwa ókè ala ndị Amọn.