12 N’ihi ya, nye m ebe bụ́ ugwu ugwu Jehova kwere m ná nkwa n’ụbọchị ahụ. Ọ bụ eziokwu na ndị Anakim+ nọ ebe ahụ nakwa na a rụsiri obodo ndị dị ebe ahụ ike,+ otú ị nụrụ ya n’ụbọchị ahụ, obi siri m ike na Jehova ga-anọnyere m.+ M ga-achụpụkwa ha n’ala ha, otú Jehova kwere ná nkwa.”+