Joshụa 16:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 E nwekwara obodo ndị e si n’ebe Manase ketara,+ ha na ógbè ha niile, nye ụmụ Ifrem.