-
Joshụa 18:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Sinụ n’ebo nke ọ bụla họpụta ụmụ nwoke atọ. M ga-ezipụ ha ka ha gagharịa n’ala ahụ ma see ala ebo nke ọ bụla ga-eketa n’akwụkwọ. Ha sechaa ya, ha abịa hụ m.
-