Joshụa 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Họpụtaranụ onwe unu ndị ikom atọ n’ebo ọ bụla ka m zipụ ha, ka ha bilie gagharịa n’ala ahụ wee see ókè ya n’akwụkwọ dị ka ihe nketa ha si dị, ka ha bịakwutekwa m.+
4 Họpụtaranụ onwe unu ndị ikom atọ n’ebo ọ bụla ka m zipụ ha, ka ha bilie gagharịa n’ala ahụ wee see ókè ya n’akwụkwọ dị ka ihe nketa ha si dị, ka ha bịakwutekwa m.+