Joshụa 18:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ala ha gakwaara ruo ná mkpọda dị n’ebe ugwu Bet-họgla,+ ma kwụsị n’ọnụ mmiri dị n’ebe ugwu Oké Osimiri Nnu,+ na nsọtụ ebe ndịda Osimiri Jọdan. Ebe a bụ ókè ha n’ebe ndịda.
19 Ala ha gakwaara ruo ná mkpọda dị n’ebe ugwu Bet-họgla,+ ma kwụsị n’ọnụ mmiri dị n’ebe ugwu Oké Osimiri Nnu,+ na nsọtụ ebe ndịda Osimiri Jọdan. Ebe a bụ ókè ha n’ebe ndịda.