Joshụa 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ókè ya gafere ruo ná mkpọda nke dị n’ebe ugwu nke Bet-họgla,+ ebe ókè ya jedebere bụ n’ọnụ mmiri dị n’ebe ugwu nke Oké Osimiri Nnu,+ na nsọtụ ebe ndịda Jọdan. Nke a bụ ókè ebe ndịda.
19 Ókè ya gafere ruo ná mkpọda nke dị n’ebe ugwu nke Bet-họgla,+ ebe ókè ya jedebere bụ n’ọnụ mmiri dị n’ebe ugwu nke Oké Osimiri Nnu,+ na nsọtụ ebe ndịda Jọdan. Nke a bụ ókè ebe ndịda.