Ọnụ Ọgụgụ 34:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ókè ahụ ga-agbada ruo Jọdan, ọ ga-ejedebekwa n’Oké Osimiri Nnu.+ Nke a ga-abụ ala+ unu dị ka ókè ya niile si dị gbaa gburugburu.’” Diuterọnọmi 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 nakwa Araba na Jọdan na ókè ya, malite na Kineret+ ruo n’oké osimiri Araba, Oké Osimiri Nnu,+ n’ala ala mkpọda Pisga+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ.
12 Ókè ahụ ga-agbada ruo Jọdan, ọ ga-ejedebekwa n’Oké Osimiri Nnu.+ Nke a ga-abụ ala+ unu dị ka ókè ya niile si dị gbaa gburugburu.’”
17 nakwa Araba na Jọdan na ókè ya, malite na Kineret+ ruo n’oké osimiri Araba, Oké Osimiri Nnu,+ n’ala ala mkpọda Pisga+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ.