Joshụa 19:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ala ha ruru Tebọ+ na Shahazuma na Bet-shimesh, ma kwụsị n’Osimiri Jọdan. Ha dị obodo iri na isii, ha na ógbè ha niile.
22 Ala ha ruru Tebọ+ na Shahazuma na Bet-shimesh, ma kwụsị n’Osimiri Jọdan. Ha dị obodo iri na isii, ha na ógbè ha niile.