Joshụa 19:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ókè ya ruru Tebọ+ nakwa Shahazuma na Bet-shimesh, ebe ókè nke ala ha jedebere bụ na Jọdan; obodo iri na isii na ógbè ha niile.
22 Ókè ya ruru Tebọ+ nakwa Shahazuma na Bet-shimesh, ebe ókè nke ala ha jedebere bụ na Jọdan; obodo iri na isii na ógbè ha niile.