Joshụa 19:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ebe ndị a ka ebo Ịsaka ketara, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ Obodo ndị a na ógbè ha niile bụ nke ha.