Joshụa 19:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụ nke a bụ ihe nketa nke ebo ụmụ Ịsaka n’ezinụlọ n’ezinụlọ,+ obodo ha na ógbè ha niile.