-
Joshụa 19:34Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
34 Ala ha sikwa n’ebe ọdịda anyanwụ ruo Aznọt-tebọ. O sikwa ebe ahụ ruo Họkọk, ruokwa Zebulọn n’ebe ndịda. O ruru Asha n’ebe ọdịda anyanwụ, ruokwa Juda n’Osimiri Jọdan n’ebe ọwụwa anyanwụ.
-