Joshụa 19:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ókè ya wee laghachi azụ n’ebe ọdịda anyanwụ ruo Aznọt-tebọ wee si n’ebe ahụ ruo Họkọk, ruokwa Zebulọn+ n’ebe ndịda, ruo Asha+ n’ebe ọdịda anyanwụ, ruokwa Juda+ n’akụkụ Jọdan n’ebe ọwụwa anyanwụ.
34 Ókè ya wee laghachi azụ n’ebe ọdịda anyanwụ ruo Aznọt-tebọ wee si n’ebe ahụ ruo Họkọk, ruokwa Zebulọn+ n’ebe ndịda, ruo Asha+ n’ebe ọdịda anyanwụ, ruokwa Juda+ n’akụkụ Jọdan n’ebe ọwụwa anyanwụ.