Joshụa 20:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Onye ahụ gburu mmadụ ga-agbaga n’otu n’ime obodo ndị ahụ,+ guzoro n’ebe e si abanye n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ+ gwa ndị okenye obodo ahụ otú ihe si mee. Ha ga-anabatakwa ya n’obodo ahụ ma nye ya ebe ọ ga-ebi. Ya na ha ga-ebikwa.
4 Onye ahụ gburu mmadụ ga-agbaga n’otu n’ime obodo ndị ahụ,+ guzoro n’ebe e si abanye n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ+ gwa ndị okenye obodo ahụ otú ihe si mee. Ha ga-anabatakwa ya n’obodo ahụ ma nye ya ebe ọ ga-ebi. Ya na ha ga-ebikwa.