Joshụa 20:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga-agbagakwa+ n’otu n’ime obodo ndị a ma guzo n’ebe e si abanye n’ọnụ ụzọ ámá+ obodo ahụ wee kwuo ihe o nwere ikwu ná ntị ndị okenye+ obodo ahụ; ha ga-anabatakwa ya n’obodo ahụ ma nye ya ebe ọ ga-ebi. Ọ ga-ebikwa n’etiti ha.
4 Ọ ga-agbagakwa+ n’otu n’ime obodo ndị a ma guzo n’ebe e si abanye n’ọnụ ụzọ ámá+ obodo ahụ wee kwuo ihe o nwere ikwu ná ntị ndị okenye+ obodo ahụ; ha ga-anabatakwa ya n’obodo ahụ ma nye ya ebe ọ ga-ebi. Ọ ga-ebikwa n’etiti ha.