Joshụa 22:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “Ndị Jehova niile kwuru, sị: ‘Gịnị mere unu ji nupụrụ Chineke Izrel isi?+ Unu akwụsịla iso Jehova, n’ihi na unu nupụụrụ Jehova isi gaa rụọ ebe ịchụàjà nke unu.+
16 “Ndị Jehova niile kwuru, sị: ‘Gịnị mere unu ji nupụrụ Chineke Izrel isi?+ Unu akwụsịla iso Jehova, n’ihi na unu nupụụrụ Jehova isi gaa rụọ ebe ịchụàjà nke unu.+