Joshụa 22:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Nke a bụ ihe nzukọ Jehova dum+ kwuru, ‘Gịnị bụ omume ekwesịghị ntụkwasị obi+ nke a unu mesoro Chineke Izrel site n’ịkwụsị+ taa iso Jehova, site n’iwuru onwe unu ebe ịchụàjà,+ ka unu wee nupụrụ Jehova isi taa?
16 “Nke a bụ ihe nzukọ Jehova dum+ kwuru, ‘Gịnị bụ omume ekwesịghị ntụkwasị obi+ nke a unu mesoro Chineke Izrel site n’ịkwụsị+ taa iso Jehova, site n’iwuru onwe unu ebe ịchụàjà,+ ka unu wee nupụrụ Jehova isi taa?