Joshụa 24:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Joshụa wee sị ha niile: “Jehova bụ́ Chineke Izrel sịrị, ‘Ọ bụ n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Yufretis ka nna nna unu hà+ biri ọtụtụ afọ gara aga.+ Tira nna Ebreham na nna Nehọ so na ha. Ha na-efebukwa chi ọzọ.+ Joshụa Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:2 Ṅomie, p. 25 Ụlọ Nche,12/1/2004, p. 128/15/2001, p. 14-15
2 Joshụa wee sị ha niile: “Jehova bụ́ Chineke Izrel sịrị, ‘Ọ bụ n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Yufretis ka nna nna unu hà+ biri ọtụtụ afọ gara aga.+ Tira nna Ebreham na nna Nehọ so na ha. Ha na-efebukwa chi ọzọ.+